National Theatre, Nigeria

Ụlọ ihe nkiri national theatre art, Nigeria bụ isi ebe maka nka na-eme ihe nkiri na Nigeria. Ihe ncheta ahụ dị na Iganmu, Surulere, Lagos. E wuchara ya na 1976 iji kwadebe maka Festival of Arts and Culture (FESTAC) na afọ 1977. Enwere ike ịkọwa National Theatre of Nigeria dị ka ụlọ ntụrụndụ . Nchịkwa ya na-agba mbọ iru ebumnuche nke e guzobere National Theatre, n'ihe gbasara ngosi, nchekwa na nkwalite nke nka na ọdịbendị na Naịjirịa. Dị ka gọọmentị etiti na-azụ ahịa, ọ kpebisiri ike ịgbasawanye ikike ya site n'ịghọwanye ihe ọhụrụ na ihe egwu iji bụrụ ihe dị mkpa na ahịa asọmpi.

...

Nhazi

Amaritere ịlụ ogege national theatre art na oge Ọchịchị ndị agha nke General Yakubu Gowon malitere iwu ụlọ ihe nkiri National ma wuchaa ya n'oge ọchịchị ndị agha nke Olusegun Obasanjo. Ka ọ na-erule n'afọ 2021, ọtụtụ ndị na-elekọta ụlọ a nwere ndị isi dịka Jimmy Folorunso Atte (1991 August 1999), Prọfesọ Babafemi A. Osofisan (2000 2004), Dr. Ahmed Parker Yerima (2006 August 2009), Kabir Yusuf (2009 August 2016), George Ufot, (Late) Dr. (Mrs.) Stella Oyedepo, Prọfesọ Sunday Enessi Ododo, fsonta, FNAL.

E mere mpụga ụlọ ihe nkiri kpụọ ma wuo ya ka ọ dị ka okpu agha. Na mbụ, o nwere ike inabata opekanpe mmadụ dika 5,000 nke nwere ikpo okwu na-ada ada, na ụlọ ihe nkiri abụọ nwere ike, nke niile nwere ihe owuwu maka ntụgharị asụsụ 8 n'otu oge; n'etiti ndị ọzọ.

Ụlọ ihe nkiri National, Naịjirịa bụ ụlọ ọrụ na-ewu ụlọ nke Bulgaria (Techno Exporstroy) haziri ma wuo ya. Alhaji Sule Katagum bụ onye nwe ya na onye isi oche ha. Ọ dị ka Obí nke Ọdịbendị na Egwuregwu na Varna, Bulgaria (e wuchara na 1968); National Theatre Lagos, Nigeria bụ nke ka ukwuu n'ime abụọ ahụ.

Ebe ndị njem nleta a hụrụ n'anya nke ukwu maka omenala ọdịbendị na arụmọrụ n'etiti ndị ọzọ na-aga n'ihu ugbu a.

Arụmụka

N'afọ 2005, Onye isi ala Olusegun Obasanjo kwupụtara atụmatụ ime ka ụlọ ihe nkiri National Theatre bụrụ nke onwe. Nke a kpatara esemokwu n'etiti ndị na-eme ihe ntụrụndụ na ndị na-ede egwuregwu na Naijiria dị ka Wole Soyinka Na 30 Disemba N'afọ 2014, a kọrọ na ereela ụlọ ihe nkiri National na ụlọ ọrụ Dubai maka ego $ 40million, nakwa na a ga-agbanwe ụlọ ahụ ka ọ bụrụ ụlọ ahịa na-enweghị ụtụ isi.

Ọdịdị na mgbasa ozi

  • Ihe nkiri maka vidiyo "Keys to the Kingdom" na album anya Beyonce Black is King mere na National Arts Theatre, Lagos.
  • Burna Boy mere medley nke egwu ya "Level Up", "Onyeka" na "Ye" n'ihu na n'ime ụlọ ahụ, n'oge emume izizi nke 63rd Grammy Awards, na Machị 2, 2021. Ka e mesịrị n'izu ahụ, abọm ya Twice as Tall meriri Grammy Award maka Best Global Music Album. 

Edensibia

Listed in the following categories:
Post a comment
Tips & Hints
Arrange By:
Kelechi Thankgod
8 November 2014
Love is like a tree in the four seasons of change. It can either bloom and blossom into a warm, loving relationship, or it can slowly turn, fade, and die, and grow unbearably bitter and cold.
Kiemute
22 November 2019
Spacious hall and properly air conditioned. Can sit from 800 - 1000 people. Only problem is they need to fix the water system in their restrooms though the manual method is applied for now.
Sophia Okuna
8 February 2014
Beautiful place, only people that are deep-minded when it comes to art would truly appreciate it
Kizito Tochukwu
10 October 2015
Try sea salt vanilla flavourWonderful place to visit
Suziette Ukey
7 December 2013
Lovely awards to our living legends
Moses Idu
2 April 2014
The National Theatre is exactly what the name implies. Read more online.
Load more comments
foursquare.com
7.3/10
368 people have been here
Mon 6:00 AM–11:00 AM
Tue 5:00 AM–6:00 AM
Wed 6:00 AM–10:00 AM
Thu 6:00 AM–8:00 PM
Fri 8:00 AM–10:00 AM
Sat 8:00 AM–3:00 PM

National theater on Foursquare

Other languages

Hotels near National Theatre, Nigeria

See all hotels See all
Haminton Grand Hotel and Suite

starting $35

Three Arms Hotel

starting $68

The Ambassadors Hotel

starting $155

Pilgrims Brook Hotels Ltd

starting $53

Beni Hotel

starting $61

Magmercy Apartments

starting $126

Things to do near National Theatre, Nigeria

See all See all
Add to wishlist
I've been here
Visited
Jaekel House

Ụlọ Jaekel bụ nnukwu ụlọ dị okpukpu abụọ na Ebute Metta, Lagos, N

Add to wishlist
I've been here
Visited
Eko Bridge

Eko Bridge is the shortest of three bridges connecting Lagos Island,

Add to wishlist
I've been here
Visited
Shitta-Bey Mosque

Ụlọ okpukperechi alakụba Shitta-Bey bụ ụlọ ụka nke ndị alakụba, ebe mm

Add to wishlist
I've been here
Visited
Tinubu Square

Ogige Tinubu (nke bụbu ebe nwepu onwe), bụ ihe ngosi oghere dị na Br

Add to wishlist
I've been here
Visited
Katidral ụka nke Kraịst rikomala Lagos

Katidral ụka nke Kraịst Marina, Lagos bụ katidral Anglican na Lagos

Add to wishlist
I've been here
Visited
City Hall, Lagos

Ụlọ Nzukọ Obodo Lagos, nke e guzobere n'afọ 1900, bụ odeakwụkw

Add to wishlist
I've been here
Visited
Freedom Park (Lagos)

 

Add to wishlist
I've been here
Visited
Third Mainland Bridge

The Third Mainland Bridge is the longest of three bridges connecting

Similar tourist attractions

See all See all
Add to wishlist
I've been here
Visited
Gershwin Theatre

The Gershwin Theatre is a Broadway theatre located at 222 West 51st

Add to wishlist
I've been here
Visited
Pantages Theatre (Hollywood)

The Hollywood Pantages Theatre, formerly known as RKO Pantages

Add to wishlist
I've been here
Visited
Theatro da Paz

The Theatro Nossa Senhora da Paz theater, or simply Theatro da Paz

Add to wishlist
I've been here
Visited
Ivan Franko National Academic Drama Theater

Ivan Franko National Academic Drama Theater is a Ukrainian theater in

Add to wishlist
I've been here
Visited
Mariinsky Theatre

The Mariinsky Theatre (Russian: Мариинский театр, Mariinskiy Tea

See all similar places